Abụ Ọma 94:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova ma ihe ndị mmadụ na-eche. Ọ ma na ihe ha na-eche bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ.+