Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 26:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Lee, ihe ndị a bụ nnọọ obere ihe n’ihe ndị ọ na-eme.+

      Naanị obere ihe nke yiri ihe a takwunyere atakwunye ka a nụrụla banyere ya.

      Ònyezi ga-aghọtali otú o si eme ka égbè eluigwe ya dị egwu gbaa?”+

  • Job 42:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a nke na-agba otú m si eme ihe ụkwụ n’agbanyeghị na e nweghị ihe ọ ma?’+

      N’eziokwu, m kwuru okwu n’aghọtaghị

      Ihe ndị juru m anya, bụ́ ihe ndị m na-amaghị.+

  • Abụ Ọma 40:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Jehova bụ́ Chineke m,

      Ihe ndị i merela karịrị akarị,

      Ya bụ, ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ na ihe ndị ị na-echere anyị.+

      E nweghị onye a ga-eji tụnyere gị.+

      Ọ bụrụ na mụ asị ka m gbalịa kwuwe banyere ha,

      Ha dị nnọọ ọtụtụ nke na enweghị m ike ikwucha ha.+

  • Ndị Rom 11:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 N’eziokwu, ngọzi Chineke na amamihe ya enweghị atụ, ihe ọ ma dịkwa ukwuu. E nweghị onye nwere ike ịchọpụtacha ihe ndị o kpebiri, e nweghịkwa onye nwere ike ịmatacha ihe ndị ọ na-eme.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya