-
Jona 1:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ma, Jona biliri ka ọ gbaga Tashish kama ịga ozi Jehova dunyere ya. Ọ gawara Jọpa ma hụ otu ụgbọ mmiri na-aga Tashish. O wee kwụọ ụgwọ ma banye n’ime ya ka o soro ndị nọ na ya gaa Tashish, ka ọ gbapụ n’ihu Jehova.
-