Job 26:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ili* ghe oghe n’anya Chineke,*+Ọ na-ahụkwa ihe niile dị n’ebe mmadụ na-anọ erekasị.* Ilu 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ebe ọ bụ na Jehova na-ahụ ndị nọ n’ili* nakwa ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị,*+O doro anya na ọ na-ahụ ihe dị ndị mmadụ n’obi.+
11 Ebe ọ bụ na Jehova na-ahụ ndị nọ n’ili* nakwa ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị,*+O doro anya na ọ na-ahụ ihe dị ndị mmadụ n’obi.+