Abụ Ọma 18:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ọ na-anapụta m n’aka ndị iro m iwe ji. Chineke, ị na-ebugo m ebe aka ndị na-achọ imesi m ike na-agaghị eru.+ Ị na-anapụta m n’aka onye chọrọ imerụ m ahụ́. Abụ Ọma 59:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Chineke m, biko, napụta m n’aka ndị iro m.+ Chebe m ka ndị na-abịa ịlụso m ọgụ ghara inweta m.+
48 Ọ na-anapụta m n’aka ndị iro m iwe ji. Chineke, ị na-ebugo m ebe aka ndị na-achọ imesi m ike na-agaghị eru.+ Ị na-anapụta m n’aka onye chọrọ imerụ m ahụ́.