Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+ Abụ Ọma 55:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Chineke, biko, ṅaa ntị n’ekpere m.+ Elegharala arịrịọ m na-arịọ ka i meere m ebere anya.*+
2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+