Abụ Ọma 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ọ na-akpata.+ Arụrụala ọ na-arụ ga-ala ya n’isi. Ilu 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe ọjọọ onye ajọ omume na-ekwu na-eme ka ọ ma n’ọnyà,+Ma onye ezi omume na-esi ná nsogbu apụta.