Abụ Ọma 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, ị ga na-egosi m na ị dị mma nakwa na ị hụrụ m n’anya ná ndụ m niile,+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ná ndụ m niile.+
6 N’eziokwu, ị ga na-egosi m na ị dị mma nakwa na ị hụrụ m n’anya ná ndụ m niile,+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ná ndụ m niile.+