2 Samuel 22:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O si n’elu matịa aka ya. O jidere m aka dọpụta m na mmiri miri emi.+ 18 Ọ napụtara m n’aka onye iro m siri ike,+Napụtakwa m n’aka ndị kpọrọ m asị, ndị kakwa m ike. Abụ Ọma 18:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O si n’elu matịa aka ya. O jidere m aka dọpụta m na mmiri miri emi.+ 17 Ọ napụtara m n’aka onye iro m siri ike,+Napụtakwa m n’aka ndị kpọrọ m asị, ndị kakwa m ike.+ Abụ Ọma 54:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ndị m na-amaghị abịala ka ha mesie m ike,Ndị obi fere azụ na-achọkwa igbu m.*+ E nweghị ihe ha ji Chineke kpọrọ.*+ (Sila)
17 O si n’elu matịa aka ya. O jidere m aka dọpụta m na mmiri miri emi.+ 18 Ọ napụtara m n’aka onye iro m siri ike,+Napụtakwa m n’aka ndị kpọrọ m asị, ndị kakwa m ike.
16 O si n’elu matịa aka ya. O jidere m aka dọpụta m na mmiri miri emi.+ 17 Ọ napụtara m n’aka onye iro m siri ike,+Napụtakwa m n’aka ndị kpọrọ m asị, ndị kakwa m ike.+
3 N’ihi na ndị m na-amaghị abịala ka ha mesie m ike,Ndị obi fere azụ na-achọkwa igbu m.*+ E nweghị ihe ha ji Chineke kpọrọ.*+ (Sila)