2 Samuel 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Devid wee jụọ Jehova,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa lụso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova asị ya: “Gawa, n’ihi na m ga-enyeferịrị ndị Filistia n’aka gị.”+ Abụ Ọma 18:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,+Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.+
19 Devid wee jụọ Jehova,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa lụso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova asị ya: “Gawa, n’ihi na m ga-enyeferịrị ndị Filistia n’aka gị.”+
50 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,+Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.+