Ọpụpụ 12:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe ụmụ unu ga-ajụ unu, ‘Gịnị ka ihe a unu na-eme pụtara?’+ 27 unu ga-asị, ‘Ọ bụ àjà Ememme Ngabiga a na-achụrụ Jehova, bụ́ onye gafere ụlọ ndị Izrel n’Ijipt mgbe ọ tara ndị Ijipt ahụhụ, ma ọ hapụrụ ụlọ anyị.’” Ha* wee hulata kpọọ isiala.
26 Mgbe ụmụ unu ga-ajụ unu, ‘Gịnị ka ihe a unu na-eme pụtara?’+ 27 unu ga-asị, ‘Ọ bụ àjà Ememme Ngabiga a na-achụrụ Jehova, bụ́ onye gafere ụlọ ndị Izrel n’Ijipt mgbe ọ tara ndị Ijipt ahụhụ, ma ọ hapụrụ ụlọ anyị.’” Ha* wee hulata kpọọ isiala.