24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ị malitela ime ka ohu gị hụ na ị dị ebube, hụkwa na ị dị ike,*+ n’ihi na olee chi nọ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa nke na-arụ ụdị nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ?+
11 Jehova, ị bụ onye ukwu.+ Ị dịkwa ike.+ Ị bụ onye ọma, dịrịkwa ebube.+ E kwesịrị ịna-asọpụrụ gị n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, ọ bụ gị bụ eze.+ Ị na-egosikwa na ọ bụ gị bụ Ọkaakaa.