Abụ Ọma 34:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova nọ ndị obi gbawara nso.+ Ọ na-azọpụta ndị ike ụwa gwụrụ.*+ Jems 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Ndị mmehie, meenụ ka aka unu dị ọcha.+ Ndị na-amaghị ihe ha ga-eme eme, meenụ ka obi unu dị ọcha.+
8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Ndị mmehie, meenụ ka aka unu dị ọcha.+ Ndị na-amaghị ihe ha ga-eme eme, meenụ ka obi unu dị ọcha.+