Abụ Ọma 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, biko, nụrụ arịrịọ m na-arịọ ka e kpee m ikpe ziri ezi. Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebe ka i nyere m aka. Gee ntị n’ekpere m, nke m na-ejighị aghụghọ ekpe.+
17 Jehova, biko, nụrụ arịrịọ m na-arịọ ka e kpee m ikpe ziri ezi. Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebe ka i nyere m aka. Gee ntị n’ekpere m, nke m na-ejighị aghụghọ ekpe.+