Mkpughe 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anụkwara m ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke mmiri na-asọ ike ike na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,*+ n’ihi na Jehova* Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitela ịchị!+
6 Anụkwara m ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke mmiri na-asọ ike ike na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,*+ n’ihi na Jehova* Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitela ịchị!+