Abụ Ọma 71:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na m nwere olileanya n’ebe ị nọ, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova. M tụkwasịrị gị obi* kemgbe m bụ nwata.+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-agọzi onye tụkwasịrị Jehova obi,Onye ji maka Jehova nwee obi ike.+
5 N’ihi na m nwere olileanya n’ebe ị nọ, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova. M tụkwasịrị gị obi* kemgbe m bụ nwata.+