Ọrụ Ndịozi 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ndị niile nọ ebe ahụ nụrụ ihe a, ha ji olu dara ụda gwa Chineke n’otu obi, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị, ọ bụ gị bụ Onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha.+ Mkpughe 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke, tookwanụ ya, n’ihi na oge ọ ga-eji ekpe ndị mmadụ ikpe eruola.+ N’ihi ya, feenụ Chineke, onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri+ na isi mmiri niile.”
24 Mgbe ndị niile nọ ebe ahụ nụrụ ihe a, ha ji olu dara ụda gwa Chineke n’otu obi, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị, ọ bụ gị bụ Onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha.+
7 O ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke, tookwanụ ya, n’ihi na oge ọ ga-eji ekpe ndị mmadụ ikpe eruola.+ N’ihi ya, feenụ Chineke, onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri+ na isi mmiri niile.”