Aịzaya 29:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’oge ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe e dere n’akwụkwọ. Ndị ìsì ga-ahụkwa ụzọ n’itiri nakwa n’ọchịchịrị.+ Aịzaya 35:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+Megheekwa ntị ndị ntị chiri.+
18 N’oge ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe e dere n’akwụkwọ. Ndị ìsì ga-ahụkwa ụzọ n’itiri nakwa n’ọchịchịrị.+