26 M na-eti iwu ka ndị mmadụ na-atụ egwu Chineke Daniel n’ebe niile n’alaeze m.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ Chineke dị ndụ, ọ na-adịkwa ndụ ruo mgbe ebighị ebi. A gaghị ebibi alaeze ya ebibi, ọchịchị ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+
15 Mgbe mmụọ ozi nke asaa fụrụ opi ya,+ e nwere ndị ji oké olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Alaeze ụwa aghọọla Alaeze nke Chineke+ na nke Kraịst ya.+ Chineke ga na-achịkwa ruo mgbe niile ebighị ebi.”+