Ndị Ikpe 11:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara n’ụlọ ya dị na Mizpa.+ Ma lee, ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú na-apụta izute ya. Ọ bụ ya bụ naanị nwa o nwere. E wepụ ya, o nweghị nwa nwoke ma ọ bụ nwa nwaanyị ọzọ.
34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara n’ụlọ ya dị na Mizpa.+ Ma lee, ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú na-apụta izute ya. Ọ bụ ya bụ naanị nwa o nwere. E wepụ ya, o nweghị nwa nwoke ma ọ bụ nwa nwaanyị ọzọ.