10 M ga-aṅụrị ezigbo ọṅụ n’ihi Jehova.
Obi ga-abụ m sọ aṅụrị n’ihi Chineke m.+
N’ihi na o yikwasịla m nzọpụta ka uwe.+
O yikwasịla m ezi omume ka uwe,
Otú nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ si eke ákwà n’isi ka onye nchụàjà,+
Nakwa otú nwaanyị a na-alụ ọhụrụ si eji ihe ndị o ji achọ mma chọọ onwe ya mma.