5 Devid na ndị Izrel niile nọkwa na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ na-eti egwú. Ha ji ma une ma ụbọ akwara+ ma obere ịgbà+ ma ájà ma ngwá egwú ndị ọzọ.+
5 Esaf+ bụ onyeisi ha. Zekaraya na-esote ya. Jeayel, Shemiramọt, Jehayel, Matitaya, Elayab, Benaya, Obed-ịdọm, na Jeayel+ na-akpọ ụbọ akwara na une.+ Esaf na-akụ ájà.+