8 N’ikpeazụ, ụmụnna m, ihe ọ bụla bụ́ eziokwu, ihe ọ bụla dị ezigbo mkpa, ihe ọ bụla ziri ezi, ihe ọ bụla dị ọcha, ihe ọ bụla na-eme ka mmadụ hụ ibe ya n’anya, ihe ọ bụla a na-ekwu okwu ọma banyere ya, ihe ọ bụla bụ́ omume ọma, na ihe ọ bụla kwesịrị otuto, na-echebaranụ ihe ndị a echiche.+