Abụ Ọma 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị iro gbara m gburugburu ka nkịta.+ Ha na-agba m gburugburu ka ìgwè ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ ka ọdụm.+ Matiu 27:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+ Mak 15:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” nke pụtara: “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+
16 Ndị iro gbara m gburugburu ka nkịta.+ Ha na-agba m gburugburu ka ìgwè ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ ka ọdụm.+
46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+
34 N’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” nke pụtara: “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+