-
Matiu 27:41-43Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
41 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye si na-akwa ya emo, na-asị:+ 42 “Ọ zọpụtara ndị ọzọ, ma o nweghị ike ịzọpụta onwe ya. Ọ bụ Eze Izrel.+ Ya si n’osisi ịta ahụhụ* rịdata, anyị ga-ekwerekwa na ya. 43 Ọ tụkwasịrị Chineke obi. Ya napụta ya ugbu a ma ọ bụrụ na ihe ya masịrị ya,+ n’ihi na ọ sịrị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke.’”+
-