-
Abụ Ọma 139:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ị hụdịrị m mgbe m na-akabeghị aka n’afọ nne m.
E dere ihe niile dị m n’ahụ́ n’akwụkwọ gị.
E dedịrị mgbe e kere ha
Tupu nke ọ bụla n’ime ha adịrị.
-