Luk 23:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Jizọs wee tie mkpu n’oké olu, sị: “Nna, m na-enyefe mmụọ m n’aka gị.”+ Mgbe o kwuchara ihe a, o kubiri ume.+ Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe Kraịst nọ n’ụwa, o kpesiri ekpere ike, besie ákwá ike ma jiri anya mmiri rịọ+ Onye nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ. A nụkwara ekpere ya n’ihi na ọ na-atụ egwu Chineke.
46 Jizọs wee tie mkpu n’oké olu, sị: “Nna, m na-enyefe mmụọ m n’aka gị.”+ Mgbe o kwuchara ihe a, o kubiri ume.+
7 Mgbe Kraịst nọ n’ụwa, o kpesiri ekpere ike, besie ákwá ike ma jiri anya mmiri rịọ+ Onye nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ. A nụkwara ekpere ya n’ihi na ọ na-atụ egwu Chineke.