-
Ezikiel 39:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Unu ga-eri anụ ndị dike, ṅụọkwa ọbara ndị isi nọ n’ụwa, ndị nọchiri anya ebule, nwa atụrụ, ewu, na oké ehi. Ha niile bụ anụ ndị gbara agba na Beshan.
-