Luk 22:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ma ebe obi na-erughị ya ala, ọ nọ na-ekpesi ekpere ike.+ Ọsụsọ ya dịkwa ka ọbara, na-atapụsịkwa n’ala. Jọn 12:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 E nwere ihe na-echegbu m* ugbu a.+ Gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’awa a.+ Ma, ọ bụ n’ihi awa a mere m ji bịa.
44 Ma ebe obi na-erughị ya ala, ọ nọ na-ekpesi ekpere ike.+ Ọsụsọ ya dịkwa ka ọbara, na-atapụsịkwa n’ala.
27 E nwere ihe na-echegbu m* ugbu a.+ Gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’awa a.+ Ma, ọ bụ n’ihi awa a mere m ji bịa.