Aịzaya 53:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè. Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+ A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+ O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe kacha mkpa a kụziiri m ka m kụziiri unu, ya bụ, na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+ 4 E likwara ya+ ma kpọlite ya+ n’ụbọchị nke atọ+ otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+
12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè. Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+ A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+ O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+
3 Ihe kacha mkpa a kụziiri m ka m kụziiri unu, ya bụ, na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+ 4 E likwara ya+ ma kpọlite ya+ n’ụbọchị nke atọ+ otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+