Abụ Ọma 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị iro gbara m gburugburu ka nkịta.+ Ha na-agba m gburugburu ka ìgwè ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ ka ọdụm.+
16 Ndị iro gbara m gburugburu ka nkịta.+ Ha na-agba m gburugburu ka ìgwè ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ ka ọdụm.+