Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya kpọkuru Jehova, ya anụ ya. Ọ zọpụtara ya n’ahụhụ niile ọ na-ata.+ Abụ Ọma 69:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’ihi na Jehova na-ege ndị ogbenye ntị,+Ọ gaghịkwa eleghara ndị ya a dọọrọ n’agha anya.+