Zefanaya 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+
3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+