Abụ Ọma 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anaghị m atụ egwu puku kwuru puku mmadụNdị gbara m gburugburu ka ha lụso m agha.+ Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova bụ ìhè m+ na onye na-azọpụta m. Ònye ka m ga-atụ egwu?+ Jehova bụ idé ji ndụ m.+ Ònye ka m ga-atụ ụjọ? Aịzaya 41:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Echegbula onwe gị, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike. M ga-enyekwara gị aka.+ M ga-eji aka nri m, bụ́ aka m ji eme ihe ziri ezi, jidesie gị ike.’
27 Jehova bụ ìhè m+ na onye na-azọpụta m. Ònye ka m ga-atụ egwu?+ Jehova bụ idé ji ndụ m.+ Ònye ka m ga-atụ ụjọ?
10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Echegbula onwe gị, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike. M ga-enyekwara gị aka.+ M ga-eji aka nri m, bụ́ aka m ji eme ihe ziri ezi, jidesie gị ike.’