Aịzaya 43:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụ na unu agafewe mmiri, m ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu agafewe osimiri, ọ gaghị eri unu.+ Ọ bụrụ na unu agafewe ebe ọkụ dị, ọ gaghị ere unu,Ire ọkụ agaghịkwa ere unu. Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
2 Ọ bụrụ na unu agafewe mmiri, m ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu agafewe osimiri, ọ gaghị eri unu.+ Ọ bụrụ na unu agafewe ebe ọkụ dị, ọ gaghị ere unu,Ire ọkụ agaghịkwa ere unu.