Abụ Ọma 55:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, m ga-akpọku Chineke,Jehova ga-azọpụtakwa m.+ 17 Ma ná mgbede ma n’ụtụtụ ma n’ehihie, obi anaghị ezu m ike, m na-asụkwa ude,+Ọ na-anụkwa olu m.+
16 Ma, m ga-akpọku Chineke,Jehova ga-azọpụtakwa m.+ 17 Ma ná mgbede ma n’ụtụtụ ma n’ehihie, obi anaghị ezu m ike, m na-asụkwa ude,+Ọ na-anụkwa olu m.+