-
Abụ Ọma 69:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọkaakaa Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha,
Biko, ekwela ka ihere mee ndị nwere olileanya n’ebe ị nọ n’ihi m.
Biko, Chineke Izrel,
Ekwela ka e menye ndị na-achọ gị ihere n’ihi m.
-