Abụ Ọma 31:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m mgbe m na-akpọku gị.+ Ka ihere mee ndị ajọ omume.+ Ka e mechie ha ọnụ n’ili.*+
17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m mgbe m na-akpọku gị.+ Ka ihere mee ndị ajọ omume.+ Ka e mechie ha ọnụ n’ili.*+