Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 89:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 I ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze gị.+

      Ịhụnanya* na eziokwu dị n’ihu gị.+

  • Ilu 6:16-19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 E nwere ihe isii Jehova kpọrọ asị.

      N’eziokwu, e nwere ihe asaa dị oké njọ n’anya ya:

      17 Mpako,+ ịgha ụgha,*+ igbu* onye aka ya dị ọcha,+

      18 Ịkpa* nkata ọjọọ,+ ime ngwa ngwa gaa mee ihe ọjọọ,*

      19 Ịbụ onye akaebe nke ụgha juru ọnụ+

      Nakwa ime ka ụmụnne na-ese okwu.+

  • Habakọk 1:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Anya gị dị ezigbo nsọ nke na ọ naghị ele ihe ọjọọ.

      I nweghịkwa ike ịhapụ ihe ọjọọ ka ọ dịrị na-aga.+

      Gịnịzi mere i ji hapụ ndị aghụghọ?+

      Gịnịkwa mere i ji na-agbachi nkịtị mgbe onye ajọ omume na-eloda onye ka ya mma?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya