Abụ Ọma 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova, biko, lọghachi ka ị napụta m.*+ Zọpụta m n’ihi ịhụnanya gị.*+ Abụ Ọma 51:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Chineke, biko, meere m amara n’ihi ịhụnanya gị.*+ Hichapụ mmehie m n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+