Abụ Ọma 119:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Jehova, biko, kụziere m+ otú m ga-esi na-eso ntụziaka gị,M ga-esokwa ya ruo n’isi.+ Aịzaya 30:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụ eziokwu na nri Jehova ga-enye unu bụ ịta unu ahụhụ, mmiri ọ ga-enyekwa unu bụ ime ka ihe siere unu ike,+ ma, Onye Ozizi unu kachanụ agaghịzi ezo onwe ya ezo. Unu ga-ejikwa anya unu hụ Onye Ozizi unu kachanụ.+ Maịka 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọtụtụ mba ga-ejekwa, sị: “Bịanụ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova,Gbagookwa n’ụlọ Chineke Jekọb.+ Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya. Anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.” N’ihi na a ga-esi na Zayọn nye iwu,*Sikwa na Jeruselem kwuo ihe Jehova kwuru.
20 Ọ bụ eziokwu na nri Jehova ga-enye unu bụ ịta unu ahụhụ, mmiri ọ ga-enyekwa unu bụ ime ka ihe siere unu ike,+ ma, Onye Ozizi unu kachanụ agaghịzi ezo onwe ya ezo. Unu ga-ejikwa anya unu hụ Onye Ozizi unu kachanụ.+
2 Ọtụtụ mba ga-ejekwa, sị: “Bịanụ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova,Gbagookwa n’ụlọ Chineke Jekọb.+ Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya. Anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.” N’ihi na a ga-esi na Zayọn nye iwu,*Sikwa na Jeruselem kwuo ihe Jehova kwuru.