Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 31:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 N’ihi na ị bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike.+

      N’ihi aha gị,+ ị ga na-edu m ma na-ezi m ụzọ m ga-eso.+

  • Abụ Ọma 79:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+

      N’ihi aha gị dị ebube.

      Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+

  • Abụ Ọma 109:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Ma Jehova, Ọkaakaa Onyenwe anyị,

      Biko, nyere m aka n’ihi aha gị.+

      Napụta m n’ihi na ịhụnanya gị* dị mma.+

  • Abụ Ọma 143:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Jehova, biko, dowe m ndụ n’ihi aha gị.

      Napụta m* n’ahụhụ m na-ata n’ihi na ị bụ onye ezi omume.+

  • Ezikiel 36:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 “N’ihi ya, gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ndị Izrel, ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eji mee ihe m ga-eme. Kama, ọ bụ n’ihi aha nsọ m nke unu mebiri ná mba dị iche iche unu nọ.”’+

  • Daniel 9:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Jehova, biko, gee anyị ntị. Jehova, biko, gbaghara anyị.+ Jehova, biko, ṅaa anyị ntị ma mee ihe. Chineke m, egbula oge n’ihi aha gị, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+

  • Matiu 6:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 “Kpeenụ ekpere otú a:+

      “‘Nna anyị nke bi n’eluigwe, ka e doo aha gị+ nsọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya