Jenesis 18:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova sịrị: “Agaghị m ezoro Ebreham ihe m chọrọ ime.+ Jenesis 22:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 n’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe nakwa ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Nwa* gị ga-ewegharakwa obodo* ndị iro ya.+ Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụlaMa ọ bụrụ na o bughị ụzọ mee ka ndị amụma ya mara ihe ọ na-achọghị ka ndị ọzọ mara.+
17 n’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe nakwa ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Nwa* gị ga-ewegharakwa obodo* ndị iro ya.+
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụlaMa ọ bụrụ na o bughị ụzọ mee ka ndị amụma ya mara ihe ọ na-achọghị ka ndị ọzọ mara.+