Abụ Ọma 141:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, anya m dị n’ebe ị nọ.+ Agbabala m n’ime gị. Ekwela ka m nwụọ.*