Abụ Ọma 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na eze tụkwasịrị Jehova obi.+ E nweghị ihe ga-eme ka ọ daa* n’ihi ịhụnanya nke Onye Kacha Elu.+
7 N’ihi na eze tụkwasịrị Jehova obi.+ E nweghị ihe ga-eme ka ọ daa* n’ihi ịhụnanya nke Onye Kacha Elu.+