Abụ Ọma 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Onye ọ bụla nke na-anaghị eso ndụmọdụ ndị ajọ omume,Nke na-anaghị eso ụzọ ndị mmehie,+Nke na-anaghịkwa anọ n’ebe ndị na-akwa emo nọ,+ na-enwe obi ụtọ.
1 Onye ọ bụla nke na-anaghị eso ndụmọdụ ndị ajọ omume,Nke na-anaghị eso ụzọ ndị mmehie,+Nke na-anaghịkwa anọ n’ebe ndị na-akwa emo nọ,+ na-enwe obi ụtọ.