1 Samuel 25:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụrụ na mmadụ ebilie chụwa gị ọsọ, na-achọkwa igbu gị, Jehova bụ́ Chineke gị ga-echebe gị otú mmadụ si echebe ihe bara ezigbo uru e kechiri n’akpa. Ma ọ ga-agbapụ ndụ* ndị iro gị otú e si eji èbè* agbapụ nkume.*
29 Ọ bụrụ na mmadụ ebilie chụwa gị ọsọ, na-achọkwa igbu gị, Jehova bụ́ Chineke gị ga-echebe gị otú mmadụ si echebe ihe bara ezigbo uru e kechiri n’akpa. Ma ọ ga-agbapụ ndụ* ndị iro gị otú e si eji èbè* agbapụ nkume.*