1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-edu ndị na-erubere ya isi.+ Ma a ga-ala ndị ọjọọ n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị ike mmadụ siri na-eme ka o merie onye ọzọ.+ Ilu 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Obi ga-eru onye kwụsiri ike n’ebe Chineke nọ ala,+Ma a ga-agba ihe onye aghụghọ na-eme n’anwụ.+
9 Ọ na-edu ndị na-erubere ya isi.+ Ma a ga-ala ndị ọjọọ n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị ike mmadụ siri na-eme ka o merie onye ọzọ.+