Abụ Ọma 69:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ezokwarala ohu gị ihu gị.+ Za m ngwa ngwa n’ihi na m na-ata ahụhụ.+ Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+
7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+