-
Matiu 26:59-61Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na ndị ọzọ so ná ndị Sanhedrin* nọ na-achọgharị ebubo ha ga-ebo Jizọs ka ha wee gbuo ya.+ 60 Ma ha achọtaghị, ọ bụ eziokwu na ọtụtụ ndị akaebe ụgha pụtara.+ E mechaa, mmadụ abụọ pụtara 61 wee sị: “Nwoke a sịrị, ‘Enwere m ike ịkwatu ụlọ nsọ Chineke ma jiri ụbọchị atọ rụghachi ya.’”+
-